Chioma Language School
Online cultural and human face of Ìgbo learning, promotes Igbo culture, basically aim at you understanding and speak
24/06/2026
We have new arrivals guys🥰🥰🥰
At the moment, we have 8 gig and 16 gig ram HP laptops @ #350,000 and #450,000.
Please chat me immediately before the stock runs out, +2349064928193.
23/06/2026
Akụkọ ifo nke Chioma Language School kọrọ
Akụkọ Banyere Ọkụkọ
N’otu obodo nta, e nwere otu ọkụkọ nne na ụmụ ya ise. Kwa ụtụtụ, ọkụkọ ahụ na-akpọ ụmụ ya ka ha soro ya gaa ịchọ nri. Otu ụbọchị, ha gara n’ubi dị nso n’ụlọ ha. Ka ha na-achọ nri, ha hụrụ ọtụtụ ọka dara n’ala.
Ọkụkọ nne gwara ụmụ ya ka ha rie nwayọọ ma nọrọ nso ya. Ma otu nwa ọkụkọ jụrụ ịnụ okwu. Ọ gbara ọsọ gaa n’ebe dị anya. N’ebe ahụ, o fọrọ nke nta ka egbe jide ya. Nwa ọkụkọ ahụ tiri mkpu, ọkụkọ nne wee gbaa ọsọ bịa nyere ya aka.
Mgbe ha lọtara n’ụlọ, nwa ọkụkọ ahụ rịọrọ nne ya mgbaghara ma kwuo na ya ga na-ege ntị mgbe niile. Kemgbe ụbọchị ahụ, ụmụ ọkụkọ niile na-anọ nso nne ha ma na-eme ihe ọ gwara ha.
Nkuzi: Ige ndị okenye ntị na-erite uru ma na-echebe mmadụ n’ihe ize ndụ. 🐔😊
Akụkọ ifo chakpịị wọọ 🥰
22/06/2026
Ekpere Maka Ndị Nna🥰🥰
Chineke Nna, gọzie ndị nna niile. 🙏🙏
Nye ha ahụ ike, 🙏🙏
ogologo ndụ, 🙏🙏
amamihe na udo.🙏🙏
Chebe ha n’ụzọ ha niile🙏🙏
ma mee ka ha rie mkpụrụ ọma nke ọrụ aka ha.🙏🙏
Iseeeeeee. 🙏🏾🙏
21/06/2026
God help me o😩😩😩😩😩
All these Ai drama series, they just love the name CHIOMA, and mostly used for the negative character 😭😭😭😭
Ah! Justice for Chioma o😭😭😭
20/06/2026
Oge mmeghari ahụ 🥰🥰🥰
Wow, I feel so good, it's a long time 🥰🥰🥰
19/06/2026
Ìgbo culture is colourful and beautiful like Onye Nkụzi Asụsụ Igbo 🥰🥰🥰
18/06/2026
Onye Nkụzi Asụsụ Igbo 🥰🥰
Nke Chioma Language School 🏫🏫
Ọkwa dị oke mkpa nke Chioma Language School mara🥰🥰🥰
Click here to claim your Sponsored Listing.
Category
Contact the school
Telephone
Address
Lagos
Opening Hours
| Monday | 07:30 - 21:00 |
| Tuesday | 07:30 - 21:00 |
| Wednesday | 07:30 - 21:00 |
| Thursday | 07:30 - 21:00 |
| Friday | 07:30 - 21:00 |
| Saturday | 08:00 - 21:00 |
| Sunday | 10:00 - 21:00 |